The Most Rev'd Dr. C. A. Manduoma (JP)
The Archbishop of Owerri Ecclesiastical Province
and Bishop of Ideato
Calendar
Event Title...SYNOD Saturday, April 25, 2020 02:00 PM 137 Days

Osina Women at the Diocesan Women Conference 2019

Diocese of Ideato @20

Abu 234
 
Stanza 1
Jisus! o gabu n'ihere-I
Pur'ime onye-njo nk'uwa?
Gi, onye ndi-m'ozi neto,
Nk'ebube-Ya nenwu mgbe dum?
 
Stanza 2
Ihere Jisus mem? Enyim
Nke nenyem olil'any'igwe?
E-e! iherem gabu nka,
N'adighm asopur'aha-Ya!
 
Stanza 3
Ihere Jisus mem? Ehe,
Ma m'nwegh njo nacho nsachapu!
M'obu akwa, n'egwu, na nkpa,
M'obi nacho nzoputa!
 
Stanza 4
Rue og'ahu inya isim
Gabu n'Onye-nzotam nwurum!
Ka nka buru ebube nkem,
N'iherem emegh Onye-nwem! Amen. 
 
 
Abu 235
 
Stanza 1
Ihere Onye-nwem emeghm,
M'obu nkwuputa-Ya;
Ka m'jide nsopur'okwu-Ya,
N'otuto nk'obe-Ya.
 
Stanza 2
Jisus, Chinekem! aha-Ya
Bu ntukwasi-obim;
O kwegh k'ihere me obim,
K'olile-anyam fue.
 
Stanza 3
Nkwa-Ya d'ike k'och'eze-Ya;
O gechebe nk'oma
Ihe nke m'nyere n'aka-Ya,
We rue mgbe ikp'azu.
 
Stanza 4
N'og'ahu O gekwuputa
Aham n'iru Nna-Ya;
Nime Jerusalem ohu,
Nye obim onodu. Amen. 
 

Primate

The Most Revd. Nicholas Dikeriehi Orogodo Okoh

Admin

Who's Online

We have 86 guests and no members online

  • The Peace of the Lord be with you (John 14:27:)
  • Ven. Josiah Ihekwoaba
  • Ven. Ramsay Okeke
  • Ven. Clifford Nwigwe
  • Ven. CSO Ukachukwu
  • Ven. SUC Ugochukwu
  • Ven Alexander Oji
  • Ven. Davidson Nwokeji
  • Ven. Godson Unozo
  • Ven. Paul Nwosu
  • Ven. Chima Nwigwe
  • Ven. Frank Ikeh

Akokwa Women at the Diocesan Women Conference 2018.