Second Session Of The Eight Synod Of Diocese Of Ideato, Thursday April 29th - Sunday May 2nd, 2021 @ Cathedral Church Of St. Peter's Ndiawa
The Rt. Rev. Henry Okechukwu Okeke The Bishop of Ideato

 

2021 Ideato Citywide Crusade With Rev. Dr. Uma Ukpai At the Cathedral of St. Peter's Arondizuogu

The New Canons

Mama Ideato, Mrs Julie M. Okeke (JP)

 

Mama Ideato, Mrs Julie M. Okeke (JP)

Osina Women at the Diocesan Women Conference 2019

Calendar

Abu 333

Stanza 1
Chukwunonyere I k'ayi zuk'ozo,
Wer'izuzu-Ya nedu Gi,
Chebe I n'ulo-aturu-Ya:
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo!

Chorus
K'ayi we zu! k'ayi zu!
K'ayi zuko n'ukwu Jisus!
K'ayi we zu! k'ayi we zu!
Chukwu nonyere i k'ayi zuk'ozo!

Stanza 2
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo,
Zo gi n'okpuru nde nku-Ya,
Nenye I nri ubochi nile:
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo!

Stanza 3
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo,
Mgbe ih'egwu ndu natu gi,
Makua gi n'ihu-n'anya-Ya:
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo!

Stanza 4
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo,
Wer'ota-Ya nekpuchi gi,
Chughachi onwu di n'uzo-i:
Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo! Amen.


Abu 334

Stanza 1
Atul'egwu ih'obula:
Chineke gechebe i:
Nodu nim'ihu-n'anya-Ya;
Chineke gechebe i.

Chorus
Chineke gechebe i
N'ubochi nile; k'uzo ra
Ya onwe-Ya no nso:
Chineke gechebe 1.

Stanza 2
Olu neme kaike gwu:
Chineke gechebe I;
Ihe-ize-ndu di n'uzo:
Chineke gechebe i.

Stanza 3
Nkpa-gi nile ka O gegbo:
Chineke gechebe i;
O kwesiri ntukwas'obi:
Chineke gechebe i.

Stanza 4
I guzoro nenwegh enyi?
Chineke gechebe I;
O geme k'obi-gi d'ike:
Chineke gechebe i.

Stanza 5
Nime onwunwa o bula,
Chineke gechebe i;
Ony'ume-ngwu, kwere na Ya!
Chineke gechebe i! Amen.


Abu 335

Stanza 1
N'ihi ndi-ayi no n'eb'ozo
Ayi gabu n'ekpere-ayi:
Wer'ihu-n'anya-Gi di nro
Nke nech'umu-I n'ebe dum,
Nna Nke di nso,
Chebe ha na mgbe nile.

Nime onwunwa na nsogbu,
N'ih'egwu ubochi dum,
Wer'omiko ebigh-ebi
Narior'obi kpafuru,
Onye-nzot'ayi,
Debe ha n'uzo di nkpa.

Stanza 3
N'oge ujo n'ahuhu-ha,
Mgb'ananwa okwukwe-ha,
Wer'amara-I nke natute
Obi nke Kraist nwururu,
Mo nk'amara,
Bur'Onye-ndu ha mgbe dum.

Stanza 4
Nim'onu n'etiti ndi'enyi,
N'ogu megide nd'iro,
Ka ngozi-Gi nonyere ha,
K'iru-Gi nye iz'ike,
Chukwu d'ike:
Nna, n'Okpara, na Mo Nso. Amen.


Abu 336

Stanza 1
Nna dinso, wer'ebere-Gi
Nur'aririo-ayi:
Chebe ndi no n'ebe di anya
Na nso Gi.

Stanza 2
Jisus Kraist, ka nnonyere-Gi
Nedu ha n'ihe;
Debe ha, n'adigh-ike-ha,
N'akuku-I.

Stanza 3
N'og' ahuhu, n'og'ize-ndu,
Na nk'idi-nani,
K'ihu-n'anya-Gi nakasi
Ha obi.

Stanza 4
Ka onu nke nzoputa-Gi
Buru ike-ha;
Ka ha hu Gi n'anya, to Gi,
Kw'ubochi.

Stanza 5
Mo Nso kwe k'ozizi nke-Gi
Nedo ndu-ha nso;
Nye amara-I ka ha merie
Nim'ogu.

Stanza 6
Nna, na Okpara, na Mo Nso,
Ato nim'otu,
Gozie, nedu, nedebe ha
Na nso Gi. Amen.

Primate

His Grace, The Most Revd. Henry Chukwudum Ndukuba

Admin

Who's Online

We have 97 guests and no members online

  • The Peace of the Lord be with you (John 14:27:)
  • Ven. Ramsay Okeke
  • Ven. Clifford Nwigwe
  • Ven. CSO Ukachukwu
  • Ven. SUC Ugochukwu
  • Ven. Paul Nwosu
  • Ven. Chima Nwigwe

Rt Rev'd Henry Okeke

Bishop's Last Change at St. Paul's Urualla

Bishop's Last Change at St. Paul's Urualla

Lent Dates for 2021

Lent Dates for 2021

*ASH WEDNESDAY:* February 17, 2021

*PASSION SUNDAY:* March 21, 2021

*PALM SUNDAY:* March 28, 2021

*HOLY MONDAY:* March 29, 2021

*HOLY TUESDAY:* March 30, 2021

*HOLY WEDNESDAY:* March 31, 2021

*MAUNDY THURSDAY:* April 1, 2021

*GOOD FRIDAY:* April 2, 2021

*HOLY SATURDAY:* April 3, 2021

*EASTER SUNDAY:* April 4, 2021

*EASTER MONDAY:* April 5, 2021

*_Please Kindly Take Note Of This Post & Share To Love One's._*