Second Session Of The Eight Synod Of Diocese Of Ideato, Thursday April 29th - Sunday May 2nd, 2021 @ Cathedral Church Of St. Peter's Ndiawa
The Rt. Rev. Henry Okechukwu Okeke The Bishop of Ideato

 

2021 Ideato Citywide Crusade With Rev. Dr. Uma Ukpai At the Cathedral of St. Peter's Arondizuogu

The New Canons

Mama Ideato, Mrs Julie M. Okeke (JP)

 

Mama Ideato, Mrs Julie M. Okeke (JP)

Osina Women at the Diocesan Women Conference 2019

Calendar

Abu 342
Jisus, nonyer'ayi n'oriri;
K'ekele Gi n'ebe nile;
Gozie ih'oriri-ayi nka;
Kwe k'ayi na Gi riko n'igwe. Amen.

Abu 343
Onye-nw'ayi, ayi nekele Gi
N'ihi nri nka n'ih'oma dum;
Biko, nazu nkpur'obi-ayi,
Zidatar'ayi Nri nenye ndu. Amen

Abu 344
Onye-nwem, nedum n'ezi-omume-I,
K'uzo-Gi di lari n'irum;
N'ihi na nani Gi, Onye-nwem,
Neme ka m'biri na ntukwas'obi. Amen.

Abu 345
Onye-nw'ayi no n'ulo ukwu Ya di nso;
Onye-nw'ayi no n'ulo ukwu Ya di nso;
Dere du n'iru Ya, gi uwa nile;
Dere du n'iru Ya gi uwa nile. Amen

Abu 346
Chineke bu Mo: ndi nekpere Ya
Nime Mo n'ezi'okwu gekpere Ya.
Gi, Onye nebi n'ebe kasi nso,
Biakute ayi mgbe ayi nabiakute I.

Abu 347
K'ebere-Gi, Nna, nonyer'ayi
Mgb'ayi napu n'ulo nso nka;
Cheb'ayi pua n'ih'ojo nile,
K'ayi nagb'oso ndu nk'igwe;
Haleluya!
Haleluya!
Rue mgb'ayi gahu iru-Gi. Amen.

Abu 348
Chineke, Onye mara nkp'ayi,
Chebe ayi n'ura, gozie ayi;
Gbahara nmehie-ayi nile,
Debe ndi-oru-I n'udo-Gi.
N'ihi olu nile nke ta,
Ayi ekele I, nel'any'echi;
Kraist, ziter'ayi ihu-n'anya-I,
K'ayi nile nye Gi otuto. Amen.

Abu 349
Ayi nario Gi, Nna nk'ebere,
K'I nye ndi kwere na Gi
Ngbahara nmehie-ha, n'udo,
K'ewe sachapunjo-ha.
Otu a ka ha gewere kwa
Uche di ezi nwayo
Nejere I ozi, site na
Jisus Kraist, bu Onye-nw'ayi. Amen

Abu 350
Nna, ayi rara onw'ayi
Nye n'aka-Gi; biko,
Nonyer'ayi, cheb'ayi, me k'ayi no
N'udo rue ututu. Amen.

Abu 351
K'amara nk'Onye-nzoput'ayi,
Na ihu-n'anya nke Nna,
Nyere iru-oma Mo Nso,
Si n'elu dikwasi ayi.
Otu a k'ayi nile n'Onye-nw'ayi
Biko nim'idi-n'otu;
Nenwe onu nime nnweko
Nke uwa napugh inye. Amen

Abu 352

Stanza 1
Tutu ayi agbasa
K'ayi tobe aha Jisus!
K'ora nile n'uwa
Tobe Ya n'otu olu.

Chorus
Jisus, Enyi ndi-njo,
K'ayi nasopuru Ya,
N'obi ihu-n'anya,
Net ya ebigh-ebi.

Stanza  2
Jisus, okwu nke-Gi
Gabu nri nke obi-ayi;
Ayi gefegide Gi
K'ayi nadi ndu n'uwa nka. Amen

Abu 353

To Chineke, Onye-ngozi,
To Ya, ihe nile n'uwa;
To Ya, usu nke di n'igwe,
To Nna, n'okpara, na Mo Nso. Amen

Abu 354
Otuto diri Chukwu: Nna,
Okpara, na Mo Nso;
K'o diri mbu, o di ugbu a,
O gadi mgbe nile. Amen.


Abu 355
Chukwu, no n'isim,
No kwa nime nghota nkem.
Chukwu, no n'anyam,
Na n'ile-anyam,
Chukwu, no n'onum
Na n'ikwu-okwum.
Chukwu, no n'obim,
Na n'iche-uchem.
Chukwu, no n'onwum,
No kwa n'ila-alam.

Abu 356
Chukwu gozie gi, debe gi:
Chukwu me iru-Ya k'O mukwasi I,
Me-kwa-ra gi amara:
Chukwu bulie iru-Ya n'aru-gi, nye gi udo. Amen

Primate

His Grace, The Most Revd. Henry Chukwudum Ndukuba

Admin

Who's Online

We have 96 guests and no members online

  • The Peace of the Lord be with you (John 14:27:)
  • Ven. Ramsay Okeke
  • Ven. Clifford Nwigwe
  • Ven. CSO Ukachukwu
  • Ven. SUC Ugochukwu
  • Ven. Paul Nwosu
  • Ven. Chima Nwigwe

Rt Rev'd Henry Okeke

Bishop's Last Change at St. Paul's Urualla

Bishop's Last Change at St. Paul's Urualla

Lent Dates for 2021

Lent Dates for 2021

*ASH WEDNESDAY:* February 17, 2021

*PASSION SUNDAY:* March 21, 2021

*PALM SUNDAY:* March 28, 2021

*HOLY MONDAY:* March 29, 2021

*HOLY TUESDAY:* March 30, 2021

*HOLY WEDNESDAY:* March 31, 2021

*MAUNDY THURSDAY:* April 1, 2021

*GOOD FRIDAY:* April 2, 2021

*HOLY SATURDAY:* April 3, 2021

*EASTER SUNDAY:* April 4, 2021

*EASTER MONDAY:* April 5, 2021

*_Please Kindly Take Note Of This Post & Share To Love One's._*