The Most Rev'd Dr. C. A. Manduoma (JP)
The Archbishop of Owerri Ecclesiastical Province
and Bishop of Ideato
Calendar
Event Title...SYNOD Saturday, April 25, 2020 02:00 PM 139 Days

Osina Women at the Diocesan Women Conference 2019

Diocese of Ideato @20

Abu 357
Neto Jisus! Neto Jisus!
O nasachapu nmehie
Nime obara nke-Ya.
Neto Jisus! Neto Jisus!
Ayi nwer'onu mgbe nile
Nime Jisus.


Abu 358
Rionu, agenye kw'unu;
Chinu, unu gachota kwa;
Kuanu, agemeghe-kwa-r'unu:
Nwen'okwukwe na Chukwu!

Abu 359
Ubochi ok'onu!
Mgbe Jisu sachapurum njom.
O zirim ikpe ekpere,
Na inuri ubochi dum.
Ubochi ok'onu!
Mgbe Jisus sachapuru njom.


Abu 360

Nano nso Jisus!
Nano nso Jisus!
Nano nso Jisus mgbe nile!
N'ehihie, n'abali, esihiela uzo;
Nano nso Jisus mgbe nile.

Abu 361

Kraist di ndu nimem!
Kraist di ndu nimem!
Nka bu nzoputa oma:
Na Kraist di ndu nimem!

Abu 362

O bu ezie! obu ezie!
O siwo n'onwu bilite;
Jisus bu Onye-nzoput'ayi;
O nwuru n'ihi ayi nile;
M'O siwo n'onwu bilite;
Ugbu a O nebi n'el'igwe.

Abu 363

Ibu njom, ibu njom,
Ibu aro nke obim,
Gakporepu n'ob'ebe
Akpogburu Jisus!

Abu 364

Anameri ezi nri nke ndu,
Anamanu miri is'iyi;
Jisus si, “Onye ganu miri nka,
Akpir'agag-akpo ya nku ozo.”

Abu 365

“Anamabia ososo:”
Otu a ka Jisus kwere nkwa;
Ndi huru Ya n'anya gaza,
“Amen: bia, Onye-nw'ayi Jisus.”


Abu 366

Enyi kachasi nma bu Jisus!
Enyi kachasi nma bu Jisus!
O genyere gi aka,
O ganu kwa olu-gi:
Enyi kachasi nma bu Jisu!

Abu 367

Nani Kraist gegbo nkpam ugbu a,
Enweghm onye ozo;
Ihu-n'anya, na ndu, n'onu,
Ka m'huru na Jisus.

Primate

The Most Revd. Nicholas Dikeriehi Orogodo Okoh

Admin

Who's Online

We have 172 guests and no members online

  • The Peace of the Lord be with you (John 14:27:)
  • Ven. Josiah Ihekwoaba
  • Ven. Ramsay Okeke
  • Ven. Clifford Nwigwe
  • Ven. CSO Ukachukwu
  • Ven. SUC Ugochukwu
  • Ven Alexander Oji
  • Ven. Davidson Nwokeji
  • Ven. Godson Unozo
  • Ven. Paul Nwosu
  • Ven. Chima Nwigwe
  • Ven. Frank Ikeh

Akokwa Women at the Diocesan Women Conference 2018.